Daniel 10:11 IGBOB

11 O we sim, Daniel, onye bu ihe anāchọsi ike nke-uku, ghọta okwu nile nke mu onwem nāgwa gi, gi guzo kwa ọtọ n'ebe-nguzo-gi; n'ihi na ub͕u a ka ezìworom biakute gi: mb͕e ọ kpayerem uka nka, m'we guzo ọtọ nāma jijiji.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 10

Echiche Daniel 10:11 na onodu