Daniel 11:14 IGBOB

14 Ma na mb͕e ahu ka ọtutu madu gēguzo ọtọ imegide eze Ndida: ọzọ, umu nke ndi nēme ihe-ike n'etiti ndi-gi gēbuli onwe-ha ime ka ọhù ahu guzo; ma ha gāsu ngọngọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:14 na onodu