Daniel 11:17 IGBOB

17 Ọ gēdo kwa iru-ya ibia abia n'ike nke ala-eze-ya nile, ndi ziri ezi gēso kwa ya; ọ gēme kwa ihe: ọ bu kwa ada ndinyom ka ọ gēnye ya, ibibi ya; ma ihe ahu agaghi-eguzo, ọ bughi kwa nke ya ka ọ gābu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:17 na onodu