Daniel 11:20 IGBOB

20 Ma otù onye nke nēme ka onye nke nāchi n'ihe-ike gabiga n'ima-nma ala-eze ahu gēguzo ọtọ n'ọnọdu-ya: ma n'ubọchi ole-na-ole ka agētipia ya, ma ọ bughi n'iwe, ọ bughi kwa n'agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:20 na onodu