Daniel 11:33 IGBOB

33 Ọzọ, ndi nwere uche n'etiti ndi Chineke gēme ka ọra madu ghọta ihe: ma ha gāsu ngọngọ site na mma'agha, site kwa n'ire-ọku, site kwa na ndọta-n'agha, site kwa na nluta-n'agha, ọtutu ubọchi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:33 na onodu