Daniel 11:39 IGBOB

39 Ọ gēmeso kwa ebe nile ewusiri ike nke ebe nile siri ike site n'iye-aka chi ala ọzọ: onye ọ matara gēme ka nsọpuru-ya ba uba; ọ gēme kwa ka ha chia ọra madu, ọ bu kwa ala ka ọ gēkè n'ọnu-ahia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:39 na onodu