Daniel 11:43 IGBOB

43 Ma ọ gēnwe ike n'àkù nile nke ọla-edo na ọla-ọcha, na n'ihe nile anāchọsi ike nke Ijipt: ndi Libia na ndi Etiopia gēso kwa na nzọ-ukwu-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:43 na onodu