4 Ma gi onwe-gi, Daniel, zobe okwu ndia, kachita kwa akwukwọ a akàrà, rue mb͕e ọgwugwu ihe ndia: ọtutu madu ganējeghari, ihe-ọmuma gāba kwa uba.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 12
Echiche Daniel 12:4 na onodu