Daniel 2:14 IGBOB

14 Mb͕e ahu Daniel zaghachiri Ariok, bú onye-isi ndi-ob͕ū nke eze, nke puru ib͕u ndi-amam-ihe nke Babilon, okwu ndum-ọdu na ezi uche;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 2

Echiche Daniel 2:14 na onodu