Daniel 2:28 IGBOB

28 ma Chineke di, Onye nọ n'elu-igwe, Nke nēkpughe ihe-nzuzo nile, O mewo kwa ka eze, bú Nebukadneza, mara ihe aghaghi idi n'ikpe-azu ubọchi ndia. Nrọ-gi, na ọhù nile nke isi-gi n'elu ihe-ndina-gi, nka ka ọ bu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 2

Echiche Daniel 2:28 na onodu