Daniel 2:30 IGBOB

30 Ma mu onwem, ọ bughi n'ihi amam-ihe ọ bula nke di nimem kari n'ihe ọ bula di ndu ka ekpugheworo ihe-nzuzo a nyem, kama ọ bu ka ewe me ka eze mara isi-ya, ọ bu kwa ka i we mara èchìchè nke obi-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 2

Echiche Daniel 2:30 na onodu