Daniel 2:43 IGBOB

43 Ma ebe i huru ígwè ahu na agwakọtara ya na urọ apiti, ha ganēji nkpuru ndi ọzọ gwakọta onwe-ha; ma ha agaghi-adi nārapara n'aru ibe-ha n'otù n'otù, ọbuná otú ígwè na urọ nādighi-agwakọta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 2

Echiche Daniel 2:43 na onodu