Daniel 2:47 IGBOB

47 Eze zara Daniel, si, N'ezi-okwu Chineke-unu bu Chineke nke chi nile, na Onye-nwe ndi-eze, na Onye nēkpughe ihe-nzuzo nile, ebe i puru ikpughe ihe-nzuzo a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 2

Echiche Daniel 2:47 na onodu