Daniel 3:19 IGBOB

19 Mb͕e ahu Nebukadneza juputara n'ọnuma, udi iru-ya we b͕anwe imegide Shedrak na Mishak na Abed-nego: ya mere ọ zara, si ka ha me oké ọku ahu ka ọ di ọku ub͕ò asa kari otú anēmeri ka ọ di ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 3

Echiche Daniel 3:19 na onodu