Daniel 4:11 IGBOB

11 Osisi ahu b͕ara ab͕a, di ike, idi-elu-ya rute-kwa-ra n'elu-igwe, apuru ihu ya anya site na nsọtu nke uwa nka nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 4

Echiche Daniel 4:11 na onodu