Daniel 4:16 IGBOB

16 ka obi-ya b͕anwe ghara ibu obi madu, ka enye kwa ya obi anu-ọhia; ka oge asa gabiga kwa ya n'isi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 4

Echiche Daniel 4:16 na onodu