Daniel 4:6 IGBOB

6 N'ihi ya anēsite n'akam nye iwu, si, ka eme ka ndi-amam-ihe nile nke Babilon bata n'irum, ka ha we me ka m'mara isi nrọ ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 4

Echiche Daniel 4:6 na onodu