Daniel 4:8 IGBOB

8 Ma n'ikpe-azu Daniel batara n'irum, onye aha-ya bu Belteshaza, dika aha chim si di, onye mọ nke chi nsọ nile di kwa nime ya: ọ bu kwa n'iru ya ka m'zere nrọ ahu, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 4

Echiche Daniel 4:8 na onodu