Daniel 5:15 IGBOB

15 Ma ub͕u a emewo ka ndi mara ihe, bú ndi-dibia, bata n'irum, ka ha we gua ihe a edere, me ka m'mara isi-ya: ma ha apughi ikọ isi ihe a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 5

Echiche Daniel 5:15 na onodu