Daniel 5:9 IGBOB

9 Mb͕e ahu eze, bú Belshaza, mara jijiji nke-uku, ib͕u-maramara nke iru-ya b͕anwe-kwa-ra n'aru ya, ọ nāb͕a kwa ndi-isi-ya ghari.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 5

Echiche Daniel 5:9 na onodu