Daniel 6:14 IGBOB

14 Mb͕e ahu eze, mb͕e ọ nuru okwu a, ọ jọrọ njọ n'anya-ya nke-uku, ọ bu kwa Daniel ka ọ tukwasiri obi-ya idọputa ya: we rue ọdida anyanwu ka ọ nọ nējisi ike inaputa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 6

Echiche Daniel 6:14 na onodu