Daniel 6:27 IGBOB

27 Ọ bu Onye-ndọputa, na Onye-nnaputa, na Onye nēme ihe-iriba-ama di iche iche na ihe-iju-anya di iche iche n'elu-igwe na n'uwa; Onye dọputaworo Daniel n'aka ọdum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 6

Echiche Daniel 6:27 na onodu