Daniel 6:3 IGBOB

3 Mb͕e ahu Daniel nka ghọrọ ọkaka n'elu ndi-isi ahu na ndi ahu ndi nọchiri anya eze, n'ihi na mọ nke kachasi di nime ya; eze we zube ido ya onye-isi ala-eze-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 6

Echiche Daniel 6:3 na onodu