Daniel 6:6 IGBOB

6 Mb͕e ahu ndi-isi ndia na ndi nọchiri anya eze ndia were oké nkpọtu b͕akọta n'ebe eze nọ, ọ bu kwa otú a ka ha nāsi ya, Daraiọs, bú eze, di ndu rue mb͕e ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 6

Echiche Daniel 6:6 na onodu