Daniel 7:11 IGBOB

11 Anọm nāhu na mb͕e ahu n'ihi olu nke oké okwu nile nke mpi nēkwu: anọm nāhu rue mb͕e eb͕uru anu ahu, la aru-ya n'iyì, rara ya nye nsure-ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:11 na onodu