Daniel 7:16 IGBOB

16 Abiarurum nso otù onye nime ndi ahu nēguzo ọtọ n'ebe ahu, ọ bu kwa ihe bu ezi okwu bayere ihe a nile ka m'riọrọ n'aka ya. O we gwam okwu, ọ bu kwa isi ọhù ndia ka o mere ka m'mara, si:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:16 na onodu