Daniel 7:28 IGBOB

28 N'ebe a ka ọgwugwu okwu a di. Ma mu onwem, bú Daniel, èchìchèm nile nēme ka m'ma jijiji nke-uku, ib͕u-maramara nke irum nāb͕anwe kwa n'arum: ma okwu ahu ka m'debere n'obim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:28 na onodu