Daniel 7:4 IGBOB

4 Nke-mbu di ka ọdum, ọ nwe-kwa-ra nkù abua nke ugo: anọm nēle rue mb͕e ekwopuru nkù-ya abua, ewe si n'ala bulie ya elu, ọ bu kwa n'ukwu abua ka eguzobere ya ọtọ dika madu, ọ bu kwa obi madu ka enyere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:4 na onodu