6 Mb͕e nka gasiri, anọm nāhu, ma, le, anu ọzọ, dika agu, ma o nwere nkù anọ nke anu-ufe n'azu-ya; ọ bu kwa isi anọ ka anu a nwere; anēnye kwa ya ọchichi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7
Echiche Daniel 7:6 na onodu