Daniel 7:9 IGBOB

9 Anọm nāhu rue mb͕e atudasari oche-eze di iche iche, otù Onye ochie we nọdu ala: uwe-Ya di ọcha dika snow, agiri-isi nke isi-Ya di kwa ka aji-anu nwupuru enwupu; oche-eze-Ya bu ire ọku ire ọku, wheel-Ya nile bu ọku nēre ere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:9 na onodu