Daniel 8:17 IGBOB

17 O we bia nso n'ebe m'nēguzo; ma mb͕e ọ biara, m'we tua egwu nke-uku, da kpue irum n'ala: o we sim, Ghọta, gi nwa nke madu; n'ihi na mb͕e nke ọgwugwu ihe nile ka ọhù a diri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 8

Echiche Daniel 8:17 na onodu