Daniel 8:23 IGBOB

23 Ma na mb͕e ikpe-azu nke ala-eze-ha, mb͕e ndi-njehie gējehiezuwori, otù eze gēguzo ọtọ, nke nwere iru di ike, ọ bu kwa onye nāghọta okwu-omimi di iche iche.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 8

Echiche Daniel 8:23 na onodu