Daniel 8:8 IGBOB

8 Nkpi ahu we me onwe-ya uku ri nne: ma mb͕e o nwere ume, ab͕ajiri mpi uku ya; mpi anọ nke juru anya n'olile we pute n'ọnọdu ya chere iru n'ifufe anọ nke elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 8

Echiche Daniel 8:8 na onodu