Eklisiastis 1:11 IGBOB

11 Ọ dighi ncheta diri ọb͕ọ mbu nile: ọzọ kwa, ọ dighi ncheta gādiri ọb͕ọ ikpe-azu nile nke gādi n'ọdi-n'iru, n'etiti ndi nādi mb͕e ha gasiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 1

Echiche Eklisiastis 1:11 na onodu