Eklisiastis 1:13 IGBOB

13 M'were kwa obim nye ichọ na iledo site n'amam-ihe ihe bayere ihe nile nke emeworo n'okpuru elu-igwe: nke ahu bu nweda-n'ala jọrọ njọ nke Chineke nyeworo umu nke madu ka ewere ya weda ha n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 1

Echiche Eklisiastis 1:13 na onodu