Eklisiastis 1:7 IGBOB

7 Osimiri nile nērùdaru oké osimiri, ma oké osimiri ejughi eju, rue ebe osimiri nērùda, rue ebe ahu ka osimiri ahu nērùghachi ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 1

Echiche Eklisiastis 1:7 na onodu