Eklisiastis 1:9 IGBOB

9 Ihe ọ bula nke diworo, nke ahu bu ihe nke gādi; ọzọ, ihe ọ bula nke emeworo, nke ahu bu ihe nke agēme: ọ dighi kwa ihe ọhu di n'okpuru anyanwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 1

Echiche Eklisiastis 1:9 na onodu