Eklisiastis 10:17 IGBOB

17 Ihe nāgara gi nke-ọma, ala, mb͕e eze-gi bu nwa ndi amara aha-ha, mb͕e ndi-isi-gi nēri kwa ihe na mb͕e oriri, n'ihi idi-ike, ọ bughi kwa n'ihi iṅubiga-manya-ókè!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 10

Echiche Eklisiastis 10:17 na onodu