Eklisiastis 11:3 IGBOB

3 Ọ buru na igwe-oji ejuputa na miri-ozuzo, n'ala ka ha nāwusa onwe-ha: ọ buru kwa na osisi ada na Ndida, ma-ọbu n'Ugwu, n'ebe osisi ahu nāda, n'ebe ahu ka ọ gādigide.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 11

Echiche Eklisiastis 11:3 na onodu