6 mb͕e akātọpughi udọ̀ ọla-ọcha, mb͕e akētiwaghi kwa ọkwa ọla-edo, mb͕e ite akādawaghi kwa n'isi-iyi, mb͕e akētiwaghi kwa wheel n'olùlù-miri;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 12
Echiche Eklisiastis 12:6 na onodu