Eklisiastis 2:24 IGBOB

24 Ọ dighi ezi ihe di nime madu nke nēri ihe nāṅu kwa ihe-ọṅuṅu, nēme kwa ka nkpuru-obi-ya hu ezi ihe nime ndọb͕u nke ọ nādọb͕u onwe-ya n'ọlu. Nka ka mu onwem hu-kwa-ra, na ọ bu n'aka Chineke ka o sitere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 2

Echiche Eklisiastis 2:24 na onodu