Eklisiastis 2:8 IGBOB

8 achikọta-kwa-ram nye onwem ọla-ọcha na ọla-edo, na ihe nke aka ndi-eze na ala nile m'nāchi achi: edozi-kwa-ram nye onwem ndi-abù ndikom na ndi-abù ndinyom, na ihe-utọ nile nke umu madu, ndi-iko nwayi bara uba nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 2

Echiche Eklisiastis 2:8 na onodu