15 Ihe ọ bula nke diworo, na mb͕e di anya gara aga ka ọ di; ọzọ, ihe ọ bula nke gādi adi, na mb͕e di anya gara aga ka ọ diworo: Chineke nāchọ kwa ihe achupuru achupu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 3
Echiche Eklisiastis 3:15 na onodu