Eklisiastis 4:1 IGBOB

1 Mu onwem we legharia anya bu nmeb͕u nile anēmeb͕u n'okpuru anyanwu: ma, le, anya-miri nke ndi anēmeb͕u, ma ọ dighi onye-nkasi-obi ha nwere; ma n'akuku ndi nēmeb͕u ha ka ike di, ma ọ dighi onye-nkasi-obi ha nwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 4

Echiche Eklisiastis 4:1 na onodu