12 Ọ buru kwa na madu enwe ike n'aru otù onye nání ya di, ma otú ọ di, madu abua gēguzo imegide ya; ọzọ, udọ̀ atọ nke atukọtara n'otù, adighi-adọbì ya ngwa ngwa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 4
Echiche Eklisiastis 4:12 na onodu