1 Debe ukwu-gi mb͕e i nējeru ulo Chineke; n'ihi na ibiaru nso inu anu di nma kari ichu àjà ndi-nzuzu: n'ihi na ha adighi-ama na ha nēme ihe ọjọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 5
Echiche Eklisiastis 5:1 na onodu