6 e, ọ buru na ọ di ndu nnù arọ abua na ọgu iri okpukpu abua, ma ọ hughi ezi ihe: ọ̀ bughi n'otù ebe ka ha nile nāla?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 6
Echiche Eklisiastis 6:6 na onodu