Eklisiastis 7:26 IGBOB

26 mu onwem achọtawo kwa ihe di ilu kari ọnwu, bú nwayi ahu nke obi-ya bu ọnyà ọnyà na ub͕u ub͕u, ab͕u ka aka-ya abua bu: onye di nma n'iru Chineke gēsi n'aka nwayi ahu wepuga onwe-ya; ma ọ gānwude onye-nmehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 7

Echiche Eklisiastis 7:26 na onodu