Eklisiastis 8:12 IGBOB

12 Asi na onye-nmehie eme ihe ọjọ ọgu ub͕ò ise, me kwa ka ubọchi-ya di ogologo, ma mu onwem mara n'ezie na ọ gādiri ndi nātu egwu Chineke nma, bú ndi nātu egwu n'iru Ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 8

Echiche Eklisiastis 8:12 na onodu