Ezra 1:4 IGBOB

4 Ma onye ọ bula nke fọduru afọdu, site n'ebe nile ebe onye ahu nọ dika ọbìa, ka ndikom nke ebe-ya were ọla-ọcha na ọla-edo na àkù na anu-ulo, ya na onyinye-afọ-ofufo-ha nke diri ulo Chineke nke di na Jerusalem, yere ya aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 1

Echiche Ezra 1:4 na onodu